Dear All,

Igbo Wikimedians User Group joins the world to celebrate poetry in Nigeria
by organizing an Edit-a-thon where participants will be trained and will
translate Wikipedia/Wikidata articles on Poets in Nigeria from English to
Igbo Wikipedia.

Date: Wednesday 26th April 2023 @ Nigerian Book Foundation, Kenneth Dike
Library, Awka, Anambra State, Nigeria.

Time: 10:00am

Join us if you are within Awka or it's environs! 🙂


(Igbo translation below)

Ndị Igbo Wikimedians User Group na-esonye n'ụwa niile n'ime emume abụ na
Naịjirịa site n'ịhazi Edit-a-thon ebe a ga-azụ ndị sonyere. Ha ga-asụgharị
edemede Wikipedia/Wikidata ndị na-ede uri na Nigeria site na Wikipedia
bekee gaa na Wikipedia Igbo.

Ụbọchị: Wenezde 26th Eprel 2023 @ Nigerian Book Foundation, Kenneth Dike
Library, Awka, Anambra State, Nigeria.

Oge: 10:00 ụtụtụ

Soro anyị ma ọ bụrụ na ị nọ n'ime Awka ma ọ bụ gburugburu ya! 🙂


Kingsley Nkem
For: Igbo Wikimedians User Group
_______________________________________________
African-Wikimedians mailing list -- [email protected]
To unsubscribe send an email to [email protected]

Reply via email to